Ndị Rom 1:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ha ma nke ọma na iwu ziri ezi Chineke nyere kwuru na ndị na-eme ihe ndị ahụ kwesịrị ọnwụ,+ ma ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kama ha na-akwado ndị na-eme ha.
32 Ha ma nke ọma na iwu ziri ezi Chineke nyere kwuru na ndị na-eme ihe ndị ahụ kwesịrị ọnwụ,+ ma ọ bụghị naanị na ha na-eme ha, kama ha na-akwado ndị na-eme ha.