Ndị Rom 4:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 (Ọ bụ otú e dere ya, sị: “Emeela m ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba.”)+ Nkwa a Chineke kwere ga-emezurịrị, Ebreham nwekwara okwukwe na Chineke, onye na-eme ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ, onye na-akpọkwa ihe ndị na-adịghị adị ka à ga-asị na ha dị adị.*
17 (Ọ bụ otú e dere ya, sị: “Emeela m ka ị bụrụ nna ọtụtụ mba.”)+ Nkwa a Chineke kwere ga-emezurịrị, Ebreham nwekwara okwukwe na Chineke, onye na-eme ka ndị nwụrụ anwụ dị ndụ, onye na-akpọkwa ihe ndị na-adịghị adị ka à ga-asị na ha dị adị.*