Ndị Rom 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ọ bụ eziokwu na e nweghị ihe mere ọ ga-eji nwee olileanya, ma n’ihi ihe ọ na-atụ anya ya, o nwere okwukwe na ya ga-abụ nna ọtụtụ mba otú e kwuru ya, sị: “Otú ahụ ka ụmụ* gị ga-adị ọtụtụ.”+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:18 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2023, p. 7 Ụlọ Nche,6/15/2008, p. 30
18 Ọ bụ eziokwu na e nweghị ihe mere ọ ga-eji nwee olileanya, ma n’ihi ihe ọ na-atụ anya ya, o nwere okwukwe na ya ga-abụ nna ọtụtụ mba otú e kwuru ya, sị: “Otú ahụ ka ụmụ* gị ga-adị ọtụtụ.”+