Ndị Rom 4:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 E nyefere Jizọs ka e gbuo ya n’ihi mmehie anyị,+ a kpọlitekwara ya n’ọnwụ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:25 Ụlọ Nche,10/1/2008, p. 5-6
25 E nyefere Jizọs ka e gbuo ya n’ihi mmehie anyị,+ a kpọlitekwara ya n’ọnwụ ka e wee kpọọ anyị ndị ezi omume.+