Ndị Rom 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’eziokwu, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie,*+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke.
6 N’eziokwu, mgbe anyị ka bụ ndị mmehie,*+ Kraịst nwụrụ n’oge a kara aka maka ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke.