Ndị Rom 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụghị naanị ya, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ maka na anyị na Chineke dị ná mma n’ihi Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, onye mere ka anyị na Chineke dịrị ná mma ugbu a.+
11 Ọ bụghị naanị ya, kama anyị na-aṅụrịkwa ọṅụ maka na anyị na Chineke dị ná mma n’ihi Onyenwe anyị Jizọs Kraịst, onye mere ka anyị na Chineke dịrị ná mma ugbu a.+