Ndị Rom 8:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ma ọ bụrụ na unu na Kraịst dị n’otu,+ ahụ́ unu nwụrụ anwụ n’ihi mmehie, ma mmụọ nsọ na-enye unu ndụ n’ihi ezi omume.
10 Ma ọ bụrụ na unu na Kraịst dị n’otu,+ ahụ́ unu nwụrụ anwụ n’ihi mmehie, ma mmụọ nsọ na-enye unu ndụ n’ihi ezi omume.