Ndị Rom 8:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ dị n’ime unu, onye ahụ kpọlitere Kraịst Jizọs n’ọnwụ+ ga-ejikwa mmụọ ya nke dị n’ime unu mee ka ahụ́ unu nke na-anwụ anwụ dị ndụ.+
11 Ọ bụrụ na mmụọ nke onye ahụ kpọlitere Jizọs n’ọnwụ dị n’ime unu, onye ahụ kpọlitere Kraịst Jizọs n’ọnwụ+ ga-ejikwa mmụọ ya nke dị n’ime unu mee ka ahụ́ unu nke na-anwụ anwụ dị ndụ.+