Ndị Rom 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ, unu ga-anwụ. Ma ọ bụrụ na mmụọ nsọ enyere unu aka ka unu mee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ,+ unu ga-adị ndụ.+
13 N’ihi na ọ bụrụ na unu na-ebi ndụ otú anụ ahụ́ chọrọ, unu ga-anwụ. Ma ọ bụrụ na mmụọ nsọ enyere unu aka ka unu mee ka omume niile nke ahụ́ nwụọ,+ unu ga-adị ndụ.+