-
Ndị Rom 8:39Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
39 ma ọ bụ ihe ndị dị n’elu ma ọ bụ ihe ndị dị n’okpuru ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ e kere eke agaghị enwe ike ime ka Chineke kwụsị ịhụ anyị n’anya, bụ́ ịhụnanya Kraịst Jizọs Onyenwe anyị nwekwara.
-