Ndị Rom 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha si n’agbụrụ nna nna anyị hà,+ bụ́ agbụrụ Kraịst sikwa na ya.+ Ka otuto dịrị Chineke, onye bụ́ isi ihe niile, ruo mgbe ebighị ebi. Amen.
5 Ha si n’agbụrụ nna nna anyị hà,+ bụ́ agbụrụ Kraịst sikwa na ya.+ Ka otuto dịrị Chineke, onye bụ́ isi ihe niile, ruo mgbe ebighị ebi. Amen.