Ndị Rom 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na Chineke kwere nkwa, sị: “M ga-abịa n’ụdị oge a n’afọ ọzọ, Sera ga-amụkwa nwa nwoke.”+