Ndị Rom 9:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’ihi ya, ọ bụghị ihe mmadụ chọrọ ma ọ bụ mbọ ọ na-agba ga-eme ka a họrọ ya,* kama ọ bụ Chineke, onye na-eme ebere, ka ọ dị n’aka.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:16 Ụlọ Nche,3/15/1991, p. 21
16 N’ihi ya, ọ bụghị ihe mmadụ chọrọ ma ọ bụ mbọ ọ na-agba ga-eme ka a họrọ ya,* kama ọ bụ Chineke, onye na-eme ebere, ka ọ dị n’aka.+