Ndị Rom 9:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-ekwu na n’agbanyeghị na ndị mba ọzọ anaghị agbalị ka ha bụrụ ndị ezi omume, a kpọrọ ha ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe ha.+
30 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu? Anyị ga-ekwu na n’agbanyeghị na ndị mba ọzọ anaghị agbalị ka ha bụrụ ndị ezi omume, a kpọrọ ha ndị ezi omume+ n’ihi okwukwe ha.+