Ndị Rom 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 ka unu wee nabata ya n’aha Onyenwe anyị otú e kwesịrị isi anabata ndị nsọ* ma nyere ya aka n’ihe ọ bụla o nwere ike ịchọ ka unu nyere ya aka,+ n’ihi na yanwa agbachiterela ọtụtụ ndị, ma mụnwa. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:2 Ụlọ Nche,1/15/2005, p. 21, 237/15/1997, p. 31
2 ka unu wee nabata ya n’aha Onyenwe anyị otú e kwesịrị isi anabata ndị nsọ* ma nyere ya aka n’ihe ọ bụla o nwere ike ịchọ ka unu nyere ya aka,+ n’ihi na yanwa agbachiterela ọtụtụ ndị, ma mụnwa.