Ndị Rom 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Keleekwanụ ọgbakọ na-ezukọ n’ụlọ ha.+ Keleenụ onye m hụrụ n’anya bụ́ Epinetọs, onye so ná ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Kraịst n’Eshia. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:5 Ụlọ Nche,11/15/2002, p. 7
5 Keleekwanụ ọgbakọ na-ezukọ n’ụlọ ha.+ Keleenụ onye m hụrụ n’anya bụ́ Epinetọs, onye so ná ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Kraịst n’Eshia.