Ndị Rom 16:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu kpachara anya maka ndị na-akpata nkewa ma na-eme ihe ndị nwere ike ime ka unu zọhie ụkwụ. Ihe ndị a ha na-eme dị iche n’ihe a kụziiri unu. Zerekwanụ ndị ahụ.+ Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:17 Ụlọ Nche,7/15/2011, p. 16
17 Ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu kpachara anya maka ndị na-akpata nkewa ma na-eme ihe ndị nwere ike ime ka unu zọhie ụkwụ. Ihe ndị a ha na-eme dị iche n’ihe a kụziiri unu. Zerekwanụ ndị ahụ.+