Ndị Rom 16:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ozi ọma m na-ezisa na ozi m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst gosiri na Chineke ga-emeli ka unu guzosie ike. Ozi ọma a dabara n’ihe dị nsọ e kpughere nke e zoro ezo+ kemgbe oge dị anya. Ndị Rom Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:25 Ụlọ Nche,6/1/1997, p. 13
25 Ozi ọma m na-ezisa na ozi m na-ekwusa banyere Jizọs Kraịst gosiri na Chineke ga-emeli ka unu guzosie ike. Ozi ọma a dabara n’ihe dị nsọ e kpughere nke e zoro ezo+ kemgbe oge dị anya.