1 Ndị Kọrịnt 6:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu na ahụ́ Kraịst bụ otu?+ Ùnu chere na m ga-esi n’ahụ́ unu wepụ ahụ́ Kraịst ma mee ka ahụ́ unu na ahụ́ nwaanyị akwụna bụrụ otu? Tụfịakwa!
15 Ọ̀ bụ na unu amaghị na ahụ́ unu na ahụ́ Kraịst bụ otu?+ Ùnu chere na m ga-esi n’ahụ́ unu wepụ ahụ́ Kraịst ma mee ka ahụ́ unu na ahụ́ nwaanyị akwụna bụrụ otu? Tụfịakwa!