1 Ndị Kọrịnt 7:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Gịnwa bụ́ nwunye, ọ bụrụ na gị na di gị ebiri, i nwere ike ịzọpụta ya.+ Gịnwa bụ́ di, ọ bụrụ na gị na nwunye gị ebiri, i nwekwara ike ịzọpụta ya. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:16 Ụlọ Nche,10/1/1995, p. 10-11
16 Gịnwa bụ́ nwunye, ọ bụrụ na gị na di gị ebiri, i nwere ike ịzọpụta ya.+ Gịnwa bụ́ di, ọ bụrụ na gị na nwunye gị ebiri, i nwekwara ike ịzọpụta ya.