1 Ndị Kọrịnt 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 N’ihi na e meela ka onye ọ bụla na-eso ụzọ Onyenwe anyị, nke a kpọrọ mgbe ọ bụ ohu, nwere onwe ya ma bụrụ nke Onyenwe anyị.+ Onye a kpọkwara mgbe o nweere onwe ya bụ ohu Kraịst. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 7:22 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1889
22 N’ihi na e meela ka onye ọ bụla na-eso ụzọ Onyenwe anyị, nke a kpọrọ mgbe ọ bụ ohu, nwere onwe ya ma bụrụ nke Onyenwe anyị.+ Onye a kpọkwara mgbe o nweere onwe ya bụ ohu Kraịst.