-
1 Ndị Kọrịnt 9:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ́ bụghị maka anyị ka o ji kwuo ya? N’eziokwu, ọ bụ maka anyị ka e ji dee ya, n’ihi na onye na-akọ ubi ọka na onye na-azọcha ọka kwesịrị inwe olileanya mgbe ha na-arụ ọrụ na ha ga-enweta ọka.
-