-
1 Ndị Kọrịnt 13:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Mgbe m bụ nwatakịrị, m na-ekwu okwu ka nwatakịrị, na-eche echiche ka nwatakịrị, na-elekwa ihe anya ka nwatakịrị. Ma ugbu a m bụzi dimkpa, anaghịzi m eme ka nwatakịrị.
-