-
1 Ndị Kọrịnt 14:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Ọ dị ka ngwá egwú, dị ka ọjà ma ọ bụ ụbọ akwara. Ọ bụrụ na mmadụ na-egbu ọjà ma ọ bụ na-akpọ ụbọ akwara, ya abụrụkwa na a naghị anụcha ụda ya nke ọma, olee otú a ga-esi mara nke bụ́ ọjà na nke bụ́ ụbọ akwara?
-