1 Ndị Kọrịnt 14:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma n’ọgbakọ, m ga-ekwu mkpụrụ okwu ise a ga-aghọta, ka m wee kụziere ndị ọzọ ihe, kama ikwu puku mkpụrụ okwu iri n’asụsụ ọzọ.+
19 Ma n’ọgbakọ, m ga-ekwu mkpụrụ okwu ise a ga-aghọta, ka m wee kụziere ndị ọzọ ihe, kama ikwu puku mkpụrụ okwu iri n’asụsụ ọzọ.+