1 Ndị Kọrịnt 16:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Unu ma na ezinụlọ Stefanas bụ ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs* n’Akeya, ha wepụtakwara onwe ha na-ejere ndị nsọ ozi. N’ihi ya, ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu na-eme ihe a:
15 Unu ma na ezinụlọ Stefanas bụ ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs* n’Akeya, ha wepụtakwara onwe ha na-ejere ndị nsọ ozi. N’ihi ya, ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu na-eme ihe a: