2 Ndị Kọrịnt 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Anyị ruru eru n’ihi na anyị anaghị ere okwu Chineke ere+ otú ọtụtụ ndị na-eme. Ebe ọ bụkwa na n’anya Chineke, anyị na-eso ụzọ Kraịst, bụrụkwa ndị Chineke zipụrụ, anyị na-eji obi anyị niile ezi ozi ọma. 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Ụlọ Nche,12/1/1992, p. 26-297/15/1990, p. 12
17 Anyị ruru eru n’ihi na anyị anaghị ere okwu Chineke ere+ otú ọtụtụ ndị na-eme. Ebe ọ bụkwa na n’anya Chineke, anyị na-eso ụzọ Kraịst, bụrụkwa ndị Chineke zipụrụ, anyị na-eji obi anyị niile ezi ozi ọma.