-
2 Ndị Kọrịnt 7:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 M na-aṅụrị ọṅụ ugbu a, ọ bụghị naanị maka na o wutere unu, kama maka na o wutere unu, unu echegharịa. O wutere unu otú Chineke si chọọ, ọ bụkwa ya mere na ihe anyị gwara unu akpaghị unu aka ọjọọ.
-