-
2 Ndị Kọrịnt 8:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ọ bụghị iwu ka m na-enye unu, kama achọrọ m ka unu mara otú ndị ọzọ si jiri obi ha niile na-arụsi ọrụ ike. Achọkwara m ịma ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya.
-