-
2 Ndị Kọrịnt 8:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Ma, e nwee onye chọrọ ịma onye Taịtọs bụ, gwanụ ya na ọ bụ onye òtù m na onye ọrụ ibe m maka ọdịmma unu. E nweekwa onye chọrọ ịma gbasara ụmụnna ndị a, ya mara na ha na-anọchite anya ọgbakọ, na-emekwa ka a na-eto Kraịst.
-