2 Ndị Kọrịnt 11:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M na-echegbu onwe m na otú ahụ agwọ ji aghụghọ rafuo Iv,+ e nwere ike imerụ obi unu, unu agharazie iji obi unu niile na-eso ụzọ Kraịst, gharakwa ịna-ebi ndụ dị ọcha n’anya ya.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:3 ‘Ịhụnanya Chineke’, p. 192 Ụlọ Nche,10/15/2002, p. 8
3 M na-echegbu onwe m na otú ahụ agwọ ji aghụghọ rafuo Iv,+ e nwere ike imerụ obi unu, unu agharazie iji obi unu niile na-eso ụzọ Kraịst, gharakwa ịna-ebi ndụ dị ọcha n’anya ya.+