2 Ndị Kọrịnt 11:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Eji m obi ụtọ zie unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla. Ewedara m onwe m ala ka e bulie unu elu. Ihe a m mere ọ̀ bụ ihe ọjọọ?+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:7 Ịgba Àmà, p. 148-150 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),4/2019, p. 4
7 Eji m obi ụtọ zie unu ozi ọma Chineke n’anaghị unu ihe ọ bụla. Ewedara m onwe m ala ka e bulie unu elu. Ihe a m mere ọ̀ bụ ihe ọjọọ?+