2 Ndị Kọrịnt 11:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’ihi ya, ọ naghịkwa eju m anya na ndị na-ejere ya ozi na-eme ka hà bụ ndị ezi omume. Ma, ihe ga-eme ha n’ikpeazụ ga-abụ n’ihi ihe ha na-eme.+
15 N’ihi ya, ọ naghịkwa eju m anya na ndị na-ejere ya ozi na-eme ka hà bụ ndị ezi omume. Ma, ihe ga-eme ha n’ikpeazụ ga-abụ n’ihi ihe ha na-eme.+