7 Onye ọ bụla ekwesịghị ibuli m elu n’agbanyeghị na ihe ahụ Chineke mere ka m mata pụrụ iche.
N’ihi ya, e nwere ihe na-adụ m ka ogwu n’ahụ́,+ ya adị ka à ga-asị na mmụọ ozi Setan na-ama m ụra. Ihe a na-eme m ka e wee ghara ibuli m elu karịa otú o kwesịrị.