Ndị Galeshia 1:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla.
16 ka o si n’aka m kpughee Ọkpara ya, ka m wee zie ndị mba ọzọ ozi ọma banyere ya,+ e nweghị mmadụ* ọ bụla m gakwuuru ozugbo ka m jụta ya ihe ọ bụla.