Ndị Galeshia 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe afọ atọ gachara, m gbagoro Jeruselem+ ka m hụ Sifas,*+ mụ na ya nọkwara ụbọchị iri na ise. Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:18 Ịgba Àmà, p. 12 Ụlọ Nche,6/15/2007, p. 15-17