Ndị Galeshia 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma gbasara ndị ahụ yiri ka è nwere ihe ha bụ,+ e nweghị ihe ọhụrụ ọ bụla ndị ahụ a na-akwanyere ezigbo ùgwù kụziiri m. Ụdị ndị ọ sọkwara ha bụrụ n’oge gara aga, ọ gbasaghị m, n’ihi na ihe Chineke na-ele abụghị otú mmadụ dị n’elu ahụ́.
6 Ma gbasara ndị ahụ yiri ka è nwere ihe ha bụ,+ e nweghị ihe ọhụrụ ọ bụla ndị ahụ a na-akwanyere ezigbo ùgwù kụziiri m. Ụdị ndị ọ sọkwara ha bụrụ n’oge gara aga, ọ gbasaghị m, n’ihi na ihe Chineke na-ele abụghị otú mmadụ dị n’elu ahụ́.