Ndị Galeshia 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 mgbe ha ghọtakwara amara Chineke meere m,+ Jems+ na Sifas* na Jọn, bụ́ ndị e weere ka idé ji ọgbakọ, kwere mụ na Banabas n’aka+ iji gosi na anyị na ha ga na-arụkọ ọrụ, ka anyị wee gakwuru ndị mba ọzọ, hanwa agakwuru ndị e biri úgwù. Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:9 Ịgba Àmà, p. 112 Ụlọ Nche,10/15/2005, p. 12-14
9 mgbe ha ghọtakwara amara Chineke meere m,+ Jems+ na Sifas* na Jọn, bụ́ ndị e weere ka idé ji ọgbakọ, kwere mụ na Banabas n’aka+ iji gosi na anyị na ha ga na-arụkọ ọrụ, ka anyị wee gakwuru ndị mba ọzọ, hanwa agakwuru ndị e biri úgwù.