Ndị Galeshia 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi na tupu ndị Jems+ zitere abịa, ọ na-esobu ndị mba ọzọ eri ihe.+ Ma mgbe ha bịarutere, ọ kwụsịrị iso ha eri ihe na iso ha akpa, maka na ọ na-atụ egwu ndị ahụ e biri úgwù.+
12 N’ihi na tupu ndị Jems+ zitere abịa, ọ na-esobu ndị mba ọzọ eri ihe.+ Ma mgbe ha bịarutere, ọ kwụsịrị iso ha eri ihe na iso ha akpa, maka na ọ na-atụ egwu ndị ahụ e biri úgwù.+