14 Ma mgbe m hụrụ na ha anaghị eme ihe bụ́ eziokwu a kụziiri unu mgbe e ziri unu ozi ọma,+ m nọ n’ihu ha niile gwa Sifas, sị: “Ọ bụrụ na gịnwa bụ́ onye Juu na-ebi ndụ ka ndị mba ọzọ kama ibi ndụ ka ndị Juu, gịnịzi mere i ji chọọ ime ka ndị mba ọzọ mewe omenala ndị Juu?”+