Ndị Galeshia 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi ya, onye ahụ nke na-enye unu mmụọ nsọ ma na-arụ ọrụ ebube n’etiti unu,+ ọ̀ na-eme ya maka na unu na-eme ihe e kwuru n’iwu, ka ọ̀ bụ maka na unu nwere okwukwe n’ihe unu nụrụ?
5 N’ihi ya, onye ahụ nke na-enye unu mmụọ nsọ ma na-arụ ọrụ ebube n’etiti unu,+ ọ̀ na-eme ya maka na unu na-eme ihe e kwuru n’iwu, ka ọ̀ bụ maka na unu nwere okwukwe n’ihe unu nụrụ?