Ndị Efesọs 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 o mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu, n’agbanyeghị na anyị dị ka ndị nwụrụ anwụ n’ihi mmehie anyị.+ N’eziokwu, ọ zọpụtala unu n’ihi amara ya.
5 o mere ka anyị dịrị ndụ, anyị na Kraịst adịrịkwa n’otu, n’agbanyeghị na anyị dị ka ndị nwụrụ anwụ n’ihi mmehie anyị.+ N’eziokwu, ọ zọpụtala unu n’ihi amara ya.