Ndị Efesọs 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 A zọpụtaghị unu n’ihi ọrụ ndị unu rụrụ,+ ka onye ọ bụla ghara inwe ihe ọ ga-eji na-anya isi.