Ndị Efesọs 2:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 O mechara mee ka ha bụrụ otu ìgwe,+ ha adịrịkwa n’udo. N’eziokwu, ìgwè abụọ ahụ bụcha ndị na-eso ụzọ ya. N’ihi ahụ́ ya o ji chụọ àjà, o mere ka a kwụsị ịna-edebe Iwu Mosis. Ọ bụ Iwu a mere ka ìgwè abụọ ahụ dịrị n’iro.
15 O mechara mee ka ha bụrụ otu ìgwe,+ ha adịrịkwa n’udo. N’eziokwu, ìgwè abụọ ahụ bụcha ndị na-eso ụzọ ya. N’ihi ahụ́ ya o ji chụọ àjà, o mere ka a kwụsị ịna-edebe Iwu Mosis. Ọ bụ Iwu a mere ka ìgwè abụọ ahụ dịrị n’iro.