Ndị Efesọs 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi ya, unu gụchaa ihe a m na-ede, ọ ga-edo unu anya na aghọtala m ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ gbasara Kraịst.
4 N’ihi ya, unu gụchaa ihe a m na-ede, ọ ga-edo unu anya na aghọtala m ihe nzuzo ahụ dị nsọ+ gbasara Kraịst.