Ndị Efesọs 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe nzuzo ahụ bụ na ndị mba ọzọ, ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu, ga-eketa ihe o ketara, sorokwa n’ahụ́ ya.+ Ha ga-enwetakwa otu ihe ahụ Chineke ji maka ozi ọma anyị na-ezisa kwe anyị ná nkwa. Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:6 Ụlọ Nche,2/15/2006, p. 19
6 Ihe nzuzo ahụ bụ na ndị mba ọzọ, ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu, ga-eketa ihe o ketara, sorokwa n’ahụ́ ya.+ Ha ga-enwetakwa otu ihe ahụ Chineke ji maka ozi ọma anyị na-ezisa kwe anyị ná nkwa.