Ndị Efesọs 3:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà maka ahụhụ m na-ata n’ihi unu, n’ihi na ahụhụ m na-ata ga-eme ka e too unu.+ Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:13 Ụlọ Nche,2/15/2013, p. 28
13 N’ihi ya, m na-arịọ unu ka unu ghara ịda mbà maka ahụhụ m na-ata n’ihi unu, n’ihi na ahụhụ m na-ata ga-eme ka e too unu.+