Ndị Efesọs 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ga-emekwa ka unu mara na otú Kraịst si hụ unu n’anya+ dị mkpa karịa mmadụ ịma ihe, ka unu wee na-akpa àgwà niile Chineke na-enyere mmadụ aka ịna-akpa. Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:19 Bịaruo Jehova Nso, p. 299 Ụlọ Nche,10/15/2009, p. 26-272/15/1992, p. 13
19 Ọ ga-emekwa ka unu mara na otú Kraịst si hụ unu n’anya+ dị mkpa karịa mmadụ ịma ihe, ka unu wee na-akpa àgwà niile Chineke na-enyere mmadụ aka ịna-akpa.