-
Ndị Efesọs 5:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 N’eziokwu, ndị nwunye kwesịrị ịna-edo onwe ha n’okpuru ndị di ha n’ihe niile, otú ahụ ọgbakọ si edo onwe ya n’okpuru Kraịst.
-