Ndị Filipaị 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Obi siri m ike, enwekwara m olileanya na a gaghị eme ka ihere mee m n’ụzọ ọ bụla. Ma ebe ọ bụ na ụjọ ikwu okwu anaghị atụ m, m* ga-eto Kraịst ugbu a otú m na-emebu mgbe niile, ma m̀ dị ndụ ma m̀ nwụrụ anwụ.+
20 Obi siri m ike, enwekwara m olileanya na a gaghị eme ka ihere mee m n’ụzọ ọ bụla. Ma ebe ọ bụ na ụjọ ikwu okwu anaghị atụ m, m* ga-eto Kraịst ugbu a otú m na-emebu mgbe niile, ma m̀ dị ndụ ma m̀ nwụrụ anwụ.+